kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

phyno – ike pentecost كلمات اغاني

Loading...

eeh nwanne if it’s a hit aka_anyi di ya
uooo yo yo yo, oyooyoyoyo
okwa ijele na ezege anyi sokwa n’egwu eji (se se se se se se)
(iyoo ohaa) yeah, enwe m ike ka ike nwee nnabuike (ayaya ooho) ezege
hmm (iyoo ohaa) ego anyi n’eri aburokwa ego mgbadume (ayaya ooho) ijele
hehe if we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
imakwa na mens ebutego ike (ike pentecost e ike ike ike ike)
ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road
ifugo na mens ebutego ike yeye (ike pentecost e)
yeah, ana ekwu ana eme, ike aburo by man power
ana aga, ana eje elibie ego eji agba ofala
asa bia ome ofuma etinyie ego n’otu agada
ana aku ana ekpenu say let my soup no sour
udi ego anyi nacho aburo udi ego inacho boy imakwa ife ekwe na_ako, icho ka akolu gi ako
so owu ka_anyi naso, and nke ife anwu na_ato work ka m di sharp di nko akpa m ewe nolu mma
yeah say no more guys adichago okay
nefenyi ego jaalu gi eze ka m bu k.o.k
boy adigom okay so umu ibe taba something
i no be type wey go see bill dey ben johnson, uwa
if we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
imakwa na mens ebutego ike (ike pentecost e)
ofu ji ana eme offload, anyi tinye isi they must clear road
ifugo na mens ebutego ike yeye (ike pentecost e)
boy ibute nnukwu ike (anyi apiakasia)
onye webe iwe (anyi apiakasia)
na_atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
na_atu lag na_atakwa ife (anyi apiakasia)
mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o ike pentecost o)
price yesterday aburozi price tata
boys adisigo made na money full na_akpa (one time)
m bia ibulu nwa fa nak_m anya
ntinyelu boys something ha nakupu aka
hmm okoko belu ebelu o, oji ego na_eme ife solu ya, easy nekwe efe m oo
aku bu nchupado nchupado onye ego na_egbo mkpa
the boy adi anu mba, nwa ifulu ona acho bu nwa anyi naekonja
oteela ife anya na_afu ifu ife men na_alu
and now igaa na site boy ifu uno men na_alu
udi ike boys na_ebu, udi umu men an_anu
bullion van pounds dollars but ego men na_agwu (iyoo ohaa)
account box bulu ike pentecost ife olu yelu aburo obele ife i thank the lord
chukwu amara umu guys nye m ono fojuo my bag na mmemme massive attack the boy efenyi ka kite ibee
if we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
imakwa na mens ebutego ike, ike pentecost e (ike ike ike ike)
ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road
ifugo na mens ebutego ike yeye (ike pentecost e)
boy ibute nnukwu ike (anyi apiakasia)
onye webe iwe (anyi apiakasia)
na_atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
na_atu lag na_atakwa ife (anyi apiakasia)
mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o, ike pentecost o)
_mix monster_

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...