kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

kcee – dance كلمات اغاني

Loading...

[intro]
it’s mystro on the beat, baby

[hook: kcee]
nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na

[chorus: kcee]
ngwa k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa bulitewa ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
k’anyi tewe
k’anyi tewe
[verse 1: kcee]
ada no n’otu ebe
ekirikwe mmawu
ndi nochi, ndi nakwa
ndi ozokwa n’egwu
ada no n’otu ebe
ekirikwe mmawu
he he he eh
mete onye di nma eyi
eh eh mete onye di nma eyi oh
oh mete onye di nma
ine me onyi, mete onye di nma
maka onunu
ine me onyi, mete onye di nma
ine me onyi, mete onye di nma
maka onunu

[chorus: kcee]
ngwa k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa bulitewa ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
k’anyi tewe
k’anyi tewe
[verse 2: phyno]
achalu ugo nwanyi bia butu ukwu
na mga gbo gi ego
and igbalum ofuma mguoligi ewu
okwa otokeneze nwa darim enu
adarim enu
mana ibu onum
mga rigi enu
ngwakam gwakagi na mge gbugi egbu
isi ima flavour mana imaro na mma chinedu
okwa ikane kwu kam gozi gi udi mma anyi ne bu
and anyi kpacha nko oburo onu
hapu nneku neku
nwa idi ukene
irudu edu ka ubelu
oya melu boys di ngi kele
ne negi ki egbene
ofodi de bu ke plate
anya soli gi afele
anya soli gi afele
ife anyi ga kpelu gi ekpele
anyi angwalugi mbacha
gwam ana laya na meni
iwala melum mentene
muwa man melu gi ebele
makana ebe anyi putali ife mebe
mana odili ofele
bia butelum ukwu nwa ada
ni nwe ya baby owelo, ta
[hook: kcee]
nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na

[chorus: kcee]
ngwa k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa bulitewa ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
k’anyi tewe
k’anyi tewe

ekene kelerem chief e_money
nwata ana onye eze one

[hook: kcee]
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
n’ife n’eme na ma
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma

[chorus: kcee]
ngwa k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa bulitewa ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
ngwa k’anyi tewe
k’anyi tewe ya
bulitewe ya, k’anyi tewe ya
k’anyi tewe
k’anyi tewe

[outro]
k’anyi tewe
k’anyi tewe
k’anyi tewe
ife n’eme na ma, ife n’eme na ma

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...