kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

gabriel eziashi – aka jehovah كلمات اغاني

Loading...

aaah uh uh
aka aka ya
aka jehovah na’eme mma
olu ebube ya
nke na eruari na’ebem no
isi iyi nke ndu
nke na dighi ata’ta
aka aka ya
aka jehovah na’eme mma

aka aka ya
aka jehovah na’eme mma
olu ebube ya
nke na eruari na’ebem no
isi iyi nke ndu
nke na dighi ata’ta
aka aka ya
aka jehovah na’eme mma

aaaah haaa oh oh oh oh
oh oo uh jehovah mo
aaah haaa uh uh
daddy mi nneligwe ogoro ya naburu nnala

aka aka ya
aka jehovah aka jehovah na’eme mma
olu ebube ya olu ebube ya
nke na eruari na’ebem no
isi iyi nke ndu isi iyi nke ndu
nke na dighi ata’ta dighi ata’ta
aka aka aka ya
aka jеhovah aka jehovah na’eme mma
aka jеhovah
aka aka ya
aka jehovah aka jehovah na’eme mma
olu ebube ya olu ebube ya
nke na eruari na’ebem no nke na eruari na’ebem no
isi iyi nke ndu
nke na dighi ata’ta nke na dighi ata’ta
aka aka ya aka
aka jehovah na’eme mma jeho_o_vah meh

daddy mu
onye na_eme mma etu i si eme m
ngi bu chi mu ooo aka aka ya ehhy oh
aka jehovah na’eme mma

onye ukwu onye isi
daddy na_akwa uzo
ekele dili aha gi oo
aka aka ya ehhy eh
aka jehovah na’eme mma

aka na_akpu nwa aka na_enye ndu
daddy na_eme mma lo lolololo lololo
aka aka ya oh oh
aka jehovah na’eme mma
onye nwe m onye nwe m onye nwe m
jehovah mu
aaaah haaa uh uh uhu ehhy ehhy eh eh

aka jehovah na’eme mma
olu ebube ya
nke na eruari na’ebem no
isi iyi nke ndu
nke na dighi ata’ta
aka aka ya
aka jehovah na’eme mma

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...