kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

bosalin كلمات اغاني

Loading...

rap intro
anam rap ka onwe onye muna ya na ese okwu still na agbo ihe atulu na eri
esim oku muo puta now yall about to feel the heat
coz im rapping in my mother’s tongue kam ebepu nnem ire
nwa esi na ifum f_kpo any the streets eme gi ife nine
swear to put them out of fashion like enugu kuba ogodo
hungry for sucess and nga eri ya ka loi loi na ofe ogbona
dika herod na bible ha na atu egwu eze ebu na afo
ha kpodogo na obe ka jeso ka amam ube na afo

ndi egbuo ndia nwanne hafia anam agwa gi oh

(hook)

ekene maria, ijuputere na gracias
shey n0body is perfect, im somebody hafia
onye utali oh mpa, nam aka ka hero, igbo tete na ura this is 2000 and igbo
ekene maria, ijuputere na gracias
anytime i want to talk to god, mgba afia
onye okike oh mpa, chi ma echiche ndi ilo
gbahalu ma mmefie the streets adi asi ndo

(rap 1)

oyibo name greatest my igbo name okachasi
chakwa anya na acham red ka mma ndi bakassi
guaranteed to bless the beat abum onye etelu mmanu
ha na afu anyi ka ife akposa na afia chefuo na bu mmadu
onye tuzi monkey market maka mua e sendiro kwa
iga amanye okpa na nsi efi ma isobe onu ndi uwa
i only go down when i go down on my knees in prayers
before ifu the top ig ebu uzo fu betrayals
anom na stage na agu egwu, fa ewepu sound mu
okwa unu emego nke unu ngwa chezilu round mu
onwero ife iga agwam nwanne im ill with the flow
im the best like afa nna gi, yall already know (hahahahaha)
what you give is what you get okuko adi amu lion
still obodo bu igwe my guys kana apikwa iron
ewu na akpa na ukwa imakwa na ukwa na etibgu ewu
nwa agana bi na awka ma iluo london anyi na ewu
iluo malaysia anyi na ewu, iluo na china anyi na ewu
iluo yankee anyi na ewu, anyi na ewu anyi na ewu
odia!!

hook

ekene maria, ijuputere na gracias
shey n0body is perfect, im somebody hafia
onye utali oh mpa, nam aka ka hero, igbo tete na ura this is 2000 and igbo
ekene maria, ijuputere na gracias
anytime i want to talk to god, mgba afia
onye okike oh mpa, chi ma echiche ndi ilo
gbahalu ma mmefie the streets adi asi ndo

(rap 2)

2008 awka done cast
now it is 2000 and bosalin and anyi aka agbaro last
gwakwa ndi na etem onu ha nyalu ya na akpa bia
mana oga adi ka na anyi afuro ma oburu na ijiro my cha
nwanyi iga nwanyi iga, gini mere nwanyi iga
ha fu na ebem nsi abia eteka ha cho ka ha tuo mu iga
industry di full of politics okwa onye akolu omalu
shey they tried to sleep on me, ofozia na nga alaru
im the truth like okwu chineke, mua e send ro kwa ife ina eche
isi na inaro e feel utali, change afifia ina ese
no airtime still i called their bluff huh?
sucess is relative and ona kpom bros eh
im the sh_t my lines na agba ha ara ka class physics
welum ka isi fum, im making no excuses
ijiro akuko, miss me with the bs
on top of my game, nemu na elu my ps
mu wulu gi anya before iwepu ya na my business?
hook

ekene maria, ijuputere na gracias
shey n0body is perfect, im somebody hafia
onye utali oh mpa, nam aka ka hero, igbo tete na ura this is 2000 and igbo
ekene maria, ijuputere na gracias
anytime i want to talk to god, mgba afia
onye okike oh mpa, chi ma echiche ndi ilo
gbahalu ma mmefie the streets adi asi ndo

odia!! iwota ifem mean
your boy bosalin utalinator na apia apia na agba agba

song fades..

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...