the cavemen - iro كلمات الأغنية
iro eh iro eh
iro eh iro a joo ka
obu onye ma ka esi
i fo ge bu
obu onye ma ka esi
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
obu onye ma kwa esi
i fo ge bu
obu onye ma kwa si
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
anyị ga_eje be nu
anye ga laawa nu
anyị ga_eje be nu
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
anyị ga_eje be nu
anye ga laawa nu
anyị ga_eje be nu
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
iro eh
obu onye ma kwa eso iro iro
obu onye ma kwa esi
i fo ge bu
obu onye ma kwa esi
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
anyị ga_eje be nu
anye ga laawa nu
anyị ga_eje be nu
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
anyị ga_eje be nu
anye ga laawa nu
anyị ga_eje be nu
ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
obu onye ma kwa esi i fo ge bu
la la la la la lalaaaaaa
كلمات أغنية عشوائية
- lowdy williams - sorcery كلمات الأغنية
- 12vrag - no valentino كلمات الأغنية
- namos - numb to perfection كلمات الأغنية
- jaisean - i'll be fine كلمات الأغنية
- foreverboymush - baobab كلمات الأغنية
- meaghan maples - on your side (studio version) كلمات الأغنية
- delfee - triple cup كلمات الأغنية
- samya - my preference كلمات الأغنية
- soolking - fiesta كلمات الأغنية
- calvin harris, dua lipa & young thug - potion كلمات الأغنية