kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

st peter njoku - mbaise special كلمات أغنية

Loading...

mbaise special…
mbaise umu israel….
ala mbaise ma mma

a..chineke nna were okpu eze were kpuwe nde mbaise na ishi
tuwe anyi abuba ugo
ya mere gi lee aha mbaise tugharia ya na olu bekee
ya futa israel
ya wu umu israel nde anyi na anu akuko hi
ke mgbe gboooo
na akwukwo nso bu bibulu
owukwanihi ebe anyi shiri lowa uwa
….wele wele wele wele
…..wele wele wele wele..e..e..e..e..е..e
ala mbaise ma mma..o..o

welе wele wele wele…
ala mbaise ma mma…o..o
…….choros….
ala mbaise ma mma o)3×
nde chi shiri eze m mma…e..e .e
ala mbaise ma mma o)3×
nde chi turu ugo ma mma..e..e
(repeat choros)

ihe oma no na ala mbaise
ihu na anya no na ala mbaise
udo no na ala mbaise
ala mbaise ma mma..e..e
idi notu no na ala mbaise
madu no na ala mbaise
aku na uba no na ala mbaise le..e..e
ala mbaise ma mma o

ikporuo anyi na america
ikporuo anyi na london
ikporuo anyi na germany le..e…e
umu mbaise ma mma..e..e

ikporuo anyi na rusia
ikporuo anyi na na africa
ikporuo anyi na obodo oyibo le…e..e
umu mbaise ma mma o
umu israel le..e..e(3× response
anyi wudi nde mbaise le..e..e

mbaise luru ogu na agha)2×
mbaise agbala oso ogu le..e..e
ihu na si ogu ebiela
ihu na si ogu ebiela

ihu na si ogu ebiela (response)
mbaise luru ogu na sectors e…e…e
ihu na si ogu ebiela ( response)
mbaise kpuru ogbunigwe nwannem o
ihu la si ogu ebiela(response)
talk: ahiara declaration
chief odimegwu nwa ojukwu
general ekeada…..kudos
dede m ufomba anyanwu
dede m ogbonna anyanwu
dede m ononaiwu anyanwu
dede m eugene igbokwe
ebube dike na ilu agha
no retreat no surrender
our heroes
rest in peace brothers
dede m achilihu nje o

a .. mbaise adighi mma
……mbaise adii mma
owudi emegbule anyi o..o
makana emegbuwe anyi
anyi anahi ekwe

achoro m ka itoo nti gi na ala
ka imara whe mere asi mbaise adighi mma
ga ji aka gi were kpee o..o

onwekwere mgbe oruru
mgbe oruru… mgbe oruru…mgbe..e .e..e
mgbe oruru..mgbe..mgbe oruru..e..e..e
oyibo abia..oyibo abia..oyibo abia..oyibo abia..le..e..e
oyibo abia..oyibo abia..nwa bekee abia..le ..e..e
talk: nwa bekee awuchacha na ala igbo

achowa nde ga igu akwukwo
nde ga igu akwukwo

achowa nde ga igu akwu
mbawumba agbalagha..o

talk:
onye owula..tum na ohia..tum na uzo
ha si odi nga nwa bekee spiagbuo muo
makana nwa bekee nwere apipia ogologo
na muo nwere ji
nwee ede
nwekwee oba aku
akwukwo guwakwani muo
muo agaa na ime ohia kuru akwukwo
makana akwukwo wu otu

nde mbaise azoshie ukwu muo
sa muo ga agu akwukwo o
sa muo ga agu akwukwo o
sa muo ga agu akwukwo o
talk: nde mbaise si after all
na muo asuwala bekee
asuwa tupu nwa bekee ewere bia
owu na inuhii “after all”
asuru hi ngaa hi
na nwa bekee adighi whe opuru ime
nwa bekee nyenwekwani nsogbi
muo ewere mma mkpi kpibieye hi imi ogologo

nde mbaise azoshie ukwu muo sa muo ga agu akwukwo..sa muo ga agu akwukwo o
sa muo ga agu akwukwo o..o

talk: ka nde mbaise guchara akwukwo
nwa bekee ekewe oru bekee
onye mara ede..mara agu enye ya oru bekee

oru kalaki eruole..e..e
( response..ya amara nde mbaise
oru nwa ulo ala eruo..le..e
( response..ya amara nde mbaise
oru supervisor eruo le..e .e
( response..ya amara nde mbaise
oru foreman eruo le..e..e
( response..ya amara nde mbaise
oru kotima eruole..e..e
ya amara nde mbaise
oru director eruole
ya amara nde mbaise..
e..e..e

talk: makana ha ma ede..mara agu
nde agbata obi anyi na amaghii ede..na amaghii agu
hi si tufiakwa..na nde mbaise aruola ala
ebe owula hi wu nde mbaise
na ekworo ogwe kwee aku
ha ekpebie sa muo ga emeshi nde mbaise ike
a..kee mere onye jee mba jee zuo ohi.. ejideye
juo ya ebe oshi agagha
ya sa ya wu onye mbaise
otu awudi na ehi o
a..kee wu maka iji mebie awha anyi

onye zuru ohi egide ya..
( response…ya sa ya wu onye mbaise
onye gbara ama ejide ya
( response…ya sa ya wu onye mbaise
onye kwokwanna eghu na azu
(response…ya sa ya wu onye mbaise
onye ghoro udele nwannem lee
( response…ya sa ya wu onye mbaise..e..e

nde agbata obi anyi le..e..e..e) 3×
e..e..anyi mekwanna unu ole..e..e..e..e
refrain: nde mbaise ma mma…ma mma..m mma)2×
ala mbaise ma mma…ma mma…ma mma
nde mbaise ma mma…ma mma…ma mma
umu mbaise ma mma…ma mma…ma mma
talk: ugwu akpokwanna nde mbaise wudi anya ufu

ugwu akporo nde mbaise le..e
( response..owudi anya ufuo..o
ugwu akporo nde mbaise le..e
( response..owudi anya ufu e..e
ugwu akporo nde mbaise ( response…owudi anya ufuo..o
ugwu akporo nde mbaise le..e( response…owudi anya ufu le..e..e

onye kporo onye mbaise ugwu
tugharia obi gi
onye huru onye mbaise na anya
uwa amara ya mma( 2× response
jesus christ nke nazareth
onye nzofuta nke uwa
ya na nde umu azu ya
a..ndee wucha nde enyi
nde mbaise o
ya mere iji na anu mbaise for christ..mbaise for christ
onye jesus christ wu enyie
a..nde ugwu ga kpogha ya ne efu
president bill clinton nke america onye
chiburu america na
oge gara aga..owukwa enyi nde mbaise
ya mere mgbe obiara na obodo anyi bu nigeria
ogbara president obasanjo si..
ma ha akporu hiya mbaise nde kpuru ogbu na igwe
na ugwo nigeria ji america na muo agaghi adefu hi
ke akporuru mbaise ya la ada ya nyanyi mara mma di egwu
ada ya nyanyi si ma ha awuhim wu peter nwa njoku onyewuchi shi mbaise agagha na onyekwe di ozo ya
ga alu o

queen elizabeth nke london
mgbe odikwara ndu
owukwara enyi nde mbaise o
ada ya nyanyi ma ha awuhi m peter nwa njoku onyewuchi shi mbaise agagha na onyekwe di ozo ya ga alu
nwa bekee ga udo…nwa mbaise engineer joe ojas.. ambrose mosi
the friends of mbaise
nde anambra state nile
nde imo state nile
nde ma whe ekwe na aku
ndee wucha nde enyi nde mbaise o
nde ebonyi state nile
nde enugu state nile
nde abia state nile
nga wu nga nigeria shiri gaa
nde ma whe ekwe na aku
a..ndee wucha nde enyi nde mbaise o
uwa mara ha mma(4×2

anyi mara mma onye akparikwala mbaise
anyi mara mma onye ekwutosila mbaise
anyi mara mma onye akparikwala mbaise
anyi mara mma onye elelikwala mbaise

mbaise no na america le..e anyi ekelele o
mbaise no na london..le..e
anyi ekelele o
mbaise no na germany e..e
anyi ekelele o
mbaise no na canada..le..e
anyi ekelele o
mbaise no na paris e..e
anyi ekelele o
mbaise no na italy le..e
anyi ekelele o
mbaise no na africa e..e
mbaise no ebela e e owula ano le..e
anyi ekelele o ( severally to fade

كلمات أغنية عشوائية

كلمات الأغنية الشائعة حالياً

Loading...