
somie - o ga-adi mma كلمات أغنية
verse 1:
ekele diri chineke na anyi furu ubochi taata
maka na onye di ndu na_enwe olileanya maka echi
ofioro afio na ndu gi taata i ma ka o ga_adi echi?
ngwa nwelu chukwu ndidi, ife ka ga_abanyesi
ife ka ga_adabasi
pre_chorus:
(aaaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga_abu echi oma n’ime ndu gi
(aaaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga_adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na_emezi (o ga_adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga_adi mma)
o na_egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga_adi mma, o ga_adi mma
emesia o ga_adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga_adi mma
verse 2:
o na_afio nu, o na_akpotu, ogbajuru doro nu
ifufe na_efe, anwu na_eti, ifolu chi omebe nu
biko butuo, abazi na mba nke gi amaka nu
ife sizie ike, jisi ike saghe onu kwue
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side by my side
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side oo
pre_chorus:
(aaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga_abu echi oma n’ime ndu gi
(aaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga_adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na_emezi (o ga_adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga_adi mma)
o na_egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga_adi mma, o ga_adi mma
emesia o ga_adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga_adi mma
chorus 2:
ebochiri gi onu ma aka gi di ocha (o ga_adi mma)
irikatalu na table ribe n’ala (o ga_adi mma)
a kuru gi ka tinker n’ulo be di gi (o ga_adi mma)
ubiam edunalu gi na village gi
o ga_adi mma, o ga_adi mma
emesia o ga_adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga_adi mma
كلمات أغنية عشوائية
- cranberries - waiting in walthamstow كلمات أغنية
- metallica - sanitarium (welcome home) كلمات أغنية
- mary chapin carpenter - the hard way كلمات أغنية
- clazziquai project - the world of oz كلمات أغنية
- method man - a special joint (intro) كلمات أغنية
- mc lyte - stop, look, listen كلمات أغنية
- mercury rev - my love كلمات أغنية
- megadeth - 'the conjuring' كلمات أغنية
- 16volt - veins كلمات أغنية
- meat puppets - poison arrow كلمات أغنية