kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

okoye david ikechukwu - m dabere sirike na nkwa nk’onye nweayi كلمات أغنية

Loading...

1
m dabere sirike na nkwa nk’onye nweayi
olileanyam gakpusike o gaghi’ada;
otuobun’osidi, mgakpu n’okwu nke chukwu
nihi n’oge rue nkwa ya g’abia na mmezu

2
n’ijidesik’ ogbugba ndu di n’okwu ya
onwunwa n’adiri ndi’ ozo’ agaghi’ akpagbum;
n’ehihie, n’abli
ihe chukwu ga n’edum;
n’okwukwe, n’olileanya’ amara ya bu’ ikem

3
mgbe’ ebiri mmiri wara, njurumuoyi’ adi
olu nke ya ga n’edum n’ime’ ochichiri
aka ya dum n’ije
ijem ga’ adi ka’ osicho
nihi n’ eziokwu ya n’eme k’ihe di mma

4
n_kwa n’ile nke’ okwere ga di mgbe nile
m_gbazi ya’ agaghi’ ada, okwu ya bu ee!
n’okwukwe, n’ile’ anya
n’okwu ya ka’ obim guzo
n_kwudosi’ ike na’ nkwa ya na’ enyem ike
5
dikam ka na’еlenya’ ifuzu’ ebube nkе ya
obim ga’adigidesi’ ike na’ ihunanya i
kraist na’ edum, kraist bu’ ukwem
a bum n_ke ya mgbedum
n’ihi na nkwa ya nile si na’ elu abia

………………………………
the igbo version of the hymn counting strongly on the promises of the lord

كلمات أغنية عشوائية

كلمات الأغنية الشائعة حالياً

Loading...