marvie kings - nanị gị كلمات أغنية
Loading...
[chorus]
chukwu nna m oooo
chukwu nna m oooo
chukwu nna m oooo
nanị gị ji m aka
[verse 1]
this world is dark
people dying, people losing them
everywhere we turn to, someone has fallen there
god! ndụ m dị n’aka gị
ịsị n’ịgaghị arapụ m ooo
ịsị n’ịgaghị ekwe ka m daaa
ụbọchị juru n’ihe ọjọọ
god! ndụ m dị n’aka gị
[chorus]
chukwu nna m oooo
chukwu nna m oooo
chukwu nna m oooo
nanị gị ji m aka
[bridge]
nanị gị k’obi m dabere
ị bụ ebe ndụ m dị
nanị gị k’obi m dabere
ị bụ ebe ndụ m dị
mama mụ na papa m
na ndị niile ị nyere m oooo
chi m
ha nọ n’aka gị
brother mụ na sister m
na ndị niile ị nyere m oooo
chi m
ha nọ n’aka gị
كلمات أغنية عشوائية
- the shin sekai - ma jolie كلمات أغنية
- stoneman - gagagigo the risen كلمات أغنية
- prodizzle - balls everyday كلمات أغنية
- captain beefheart & his magic band - hobo chang ba كلمات أغنية
- grandizzy sahib - cold season freestyle كلمات أغنية
- gun40 - tesla كلمات أغنية
- yung bizzle - the 6 كلمات أغنية
- chief keef - new trap كلمات أغنية
- landabois - schnappaði bara كلمات أغنية
- eliza and the bear - let us be young كلمات أغنية