kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

flavour feat. zoro – ijele كلمات اغاني

Loading...

anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
hoo hoo oooo
ogboo nwaedeene

na nkita m kputara ata m
kpuru e jewe afia
na ihe afia dataree i ree eh
na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo
nna mbo nto nno ise isii asaa
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
o biara abia ga ana na ebenwa abughi obodo anyi oo
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
iyo iyo aaah iyo ooo aaah
isiri gini
iyo iyo aaah iyo ooo aaah
ngwa panitewe
iyo iyo aaah iyo ooo aaah
isiri gini
iyo iyo aaah iyo ooo aaah
ngwa panitewe
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
hooo hooo oooo
ngwa kubaranu men’s m aka erente
kubaranu guyz m aka erente
my guyz bata obodo, obodo edelu – 2
enwelu m boys na eri ego na uko ego, boys na eke ego na uko ego, anyi bia zo okpa na ala agbaa mkpo na ala, ejiko sire m ofe onugbu, soro m kelechi na o mu buzi ihe ana acho, icho asa ma esi ofe achi ifu na ezi nwanyi di uko, oburu na idi akpo afa ego nwa biko powa mu na ubo, and munwa aburo okpukpu ike mana omu bu ihe ana ako,
lekwa m lekwa nu nwata hoooiiiii
sina onye ochoru bu waga hoooiiii
oputara rachakoro pepper soup ndi nna fumu ka maga hoooiiii
na oga esi m gaa iyanu ipaja, oga eso m gaa iyanu ipaja, omu bu agu bu
nwa nkita na amaja

ngwa teree futawa du nnetem onye ga akpo gi afa ijele, abia m nfuta kam fu onye ga akpo anyi ijele,
abiaram abia na enu uwa abughikwa ebe anyi bi
onye nwuru amaghi ihe na ada na uwa bu onafuta onawade
nna mbo nto nno ise isii asaa
anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
hoo ooo oooh

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...