flavour - iwe كلمات الأغنية
iwe lyrics
iwe n’ewe mu e
mc loph nwa mama ooo
ariri eri gbuo la nu mu o
mc loph nwa mama
(chei)
mc loph nwa mama ariri eriegbuo la nu mu o
mc loph nwa mama
(hei)
ebere emegbu lu m nne muru loph
ebere emegbu lu m mama loph
mama biko ebezinanu biko diwe
mama biko ebezinanu biko ndo
mama biko ebezinanu chukwu no nso
okwa chukwu wetalu na chukwu ewulugo
owelugo owelugo owelugo noo noo noo (ehhh)
ima na iwe na ewe mu e
iwe iwe na ewe mu e
iwe na ewe mu е ka loph si nwu
imazikwa na loph buzi ofu nwa nwoke
loph na nwanne ya soro we nawa villagе
ka ha kponaru mama ya nwunye ya
ka ha bunaru mama ya moto ofuru
accident eme ee
loph awu o nwanne ya nwu o
iyo oko ko
loph anaaaa (iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa (iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa (iwe iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa (iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (obiajuru nwa mu oo)
loph anaaaa
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa (iwe iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa
ima na iwe na ewe mu ooo
iwe iwe na ewe mu o
hei hei
iwe na ewe mu
i remember the 1st time i enter lagos
akota surulere ka mu si bido
okwazi be loph ka mu na alaru
obi dis side ezi oyi mu oo
ezi oyi mu oo ezi oyi mu oo ezi oyi mu oo
oh noo noo noo
iwe na ewe mu
i remember the time loph enter enugu
okwazi na be flavour ka ona aluru
oruwe n’abani anyi agba oringo lee
onye mazi loph asi m biko ndo
okwa chukwu wetalu na chukwu ewelugo
chukwu ewelugo owelugo owelugo
iyo oko kooo
loph anaaaa (iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa (iwe iwe na ewe mu oo)
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu oo)
loph anaaaa
mc loph anaaaa (mj ino kwa ebe a)
loph anaaaa
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu o)
loph anaaaa (iwe na ewe mu o)
mc loph anaaaa (obiajuru nwa mu oo)
loph anaaaa
mc loph anaaaa (ima na iwe na ewe mu o)
iwe iwe na ewe mu oo
كلمات أغنية عشوائية
- billy klippert - scars كلمات الأغنية
- billy lawrence - love u so كلمات الأغنية
- billy lawrence - come on كلمات الأغنية
- billy more - try me كلمات الأغنية
- big bad vodoo daddy - mr pinstripe suit كلمات الأغنية
- big bad vodoo daddy - you and me and the bottle makes 3 كلمات الأغنية
- big bear - untitled 8 كلمات الأغنية
- big bear - untitled 5 كلمات الأغنية
- billy more - up & down (don't fall in love with me) كلمات الأغنية
- billy more - gimme love كلمات الأغنية