
dr. zed - bia jaa ya mma كلمات أغنية
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
nko ifе chim n’efe n’emе
chi g’eji ma chi g’abo
nko ife chim n’efe n’eme
nkoba ya nma okocha ya
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
كلمات أغنية عشوائية
- tyler farr - damn good friends كلمات أغنية
- christine and the queens - chaleur humaine كلمات أغنية
- ayesha erotica - the boom boom doll كلمات أغنية
- artificial joy club - sick beautiful كلمات أغنية
- enter shikari - the appeal & the mindsweep ii كلمات أغنية
- odesza - white lies كلمات أغنية
- asobi seksu - transparence (aa remix) كلمات أغنية
- eisley - my best friend (acoustic) كلمات أغنية
- triplo jé - mente aberta كلمات أغنية
- john cena & tha trademarc - the time is now كلمات أغنية