chike - man not god كلمات الأغنية
[chorus]
onu na_ekwu na madu aburọ chukwu
onu na_ekwu na madu aburọ chukwu
onye si na nya bụ chi
oya, make you come, make you show your power
onye si na nya bụ chi
oya, make you come, make you show your power
maka na ife enu uwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
mm, mm
[post_chorus]
kenebe chi, kenebe chi
kenebe chi, na mmadụ abụụ chi
kenebe chi, na mmadụ aburọ chukwu
[verse]
i know a man wey think say he be god
and when he talk, he want make we pausе
na him be court, na him sef be judgе
kenebe chi, na mmadu aburọ chukwu
if you know a man wey think say he be god
make the call, invite them all
ọ bụlụ ọgwụ, nya gwọlu bịaba
ọ bụlu ọnụ, nya kwulu kwute
o bụlụ ike, nya kelų keta
uwa ga_amalalili ike bu ike chi
[chorus]
onu na_ekwu na madu aburọ chukwu
onu na_ekwu na madu aburọ chukwu
onye si na nya bụ chi
nya mekele ife oji bulu chukwu
onye si na nya bụ chi
oya, make you come, make you show your power
maka na ife enu uwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
ife enụ ụwa sị na, “chi ya dị mma”
[outro]
eziokwu o
onye si na nya bụ chi
nya mekele ife oji bụlụ chukwu
onye si na nya bụ chi
oya, make you come, make you show your power
كلمات أغنية عشوائية
- boy fantasy - p4rty g1rl كلمات الأغنية
- mount taber - bytheblood كلمات الأغنية
- puner - gengar كلمات الأغنية
- big yba - my everything remix كلمات الأغنية
- glokk40spaz - onmylist كلمات الأغنية
- swagtastic - furfest كلمات الأغنية
- awixxx - дайёт كلمات الأغنية
- power soul - watch me digit كلمات الأغنية
- jordan khan - hits different (cover) كلمات الأغنية
- khaptivate - gone but not forgotten كلمات الأغنية