kalimah.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

chidi johnson – nnam abraham (with his beloved brothers) كلمات اغاني

Loading...

nna m abraham!
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga

nde nwa atulu eji achulu chukwu aja.

nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja

abraham obu nna nke okwukwe
o nwere ihe o ruru nke eji kpo ya nna nke okwukwe

abraham bu nwoke nke noro otutu afo n’ime ndu ya
amutaghi nwa.
ya na nwunye oma ya loolo chi jiri choo ya mma
stella nwaanyi oma

o wee ruzie otu mbosi
chineke wee kwe ha nkwa
n’ihi okwukwe onwere n’ime jehovah shama
jehovah kwe ya nkwa na o ga enye ya nwa

chineke wee gozie ya
nye ya otu nwa
akporo isaac
nwoke oma mara mma hmm onye oma mu chai
ofu ubosi chukwu nwalere okwukwe ya
okwukwe abraham
nke onweru n’ime chukwu
jehovah nwalere ya
ka o mara ma okwukwe ya osiri ike
n’ime ndu ya oo nwanne m
chineke wee si ya
abraham i ga eji nwa gi
were chuolu m aja ewooo

abraham wee jikere ime ife chukwu gwara ya
makana odighi agbagha chineke nke enuigwe okwu
ihe obinali chi gwara ya
ka o na eme n’ime ndu ya
chai nwoke obioma abra
hmm
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja

ubochi akalaka eruola nwanne m
ubochi ekwulu ekwu eruola nwanne m
abraham wee jikere iga chulu chineke kele ya aja
ha ejikere wee jikere ihe nile ha ji
wee puo na uzo ichulu chukwu aja
imana ha ji nku
ha ji mma
ha ji ihe nile nke aga eji chulu chukwu aja
mana ofu ife koro ako nwanne m
isaac wee tie mkpu n’obi ya
loololo
otu ihe koro ako
anyi ji nku
anyi ji mma
ejikwam ihe nile mana otu ihe koro
chai
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja

abraham wee nwere okwukwe n’ime ndu ya
o nwere okwukwe
egwu atughi ya
ujo atughi ya
makana oma na onye ya na ya na eso
na odighi ahapu ya
odighi akpopu mmadu na uzo
hapu ya ka o naa gbaru aka
ya asi isaac bia ka anyi gabanu o
eze ebube ga egosi ihe ojiri nuri chi
ezigbo aha ya but ifeanyi
onye ya na ya so ujo adighi atu ya na enu uwa
abiara na ebe aga ano wee tuolu chukwu aja
abraham adowa nku
bulu isaac nwa ya
bugoo na elu nku
wenie mma ya elu
ka o chuolu chineke kele ya aja
abraham wenie aka elu ka ogbuo nwa chukwu telu mmanu
bu isaac nwoke oma eji eje mba lee
chair ee

akwa isaac na ebe metulu chineke na obi
mkpu o na eti
metulu chineke na obi

eze ebube wee tie mkpu na please onu
jehovah wee tie mkpu na oke onu
okpoo ya
abraham abraham
esetikwana aka gi imegide onye m telu mmanu
lee anya na akuku gi
ihe di ukwu ga eme
lee anya na akuku gi
ihe di ukwu ga eme
lee anya na akuku gi
ihe di ukwu ga eme
chai
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
abraham wee lee anya wee hu nwa atulu ebule mara mma
nkea sitere na aka chukwu
jehovah choro ya mma mee ya mma
owere ya mere chineke
ihe bu ochucho nke obi ya
chai
lere okwukwe oo

ihe na esiri otutu ike n’ime ndu
ihe na araru otutu ahu n’ime ndu
n’ihi enweghi okwukwe dika abraham
n’ihi enweghi agbamueme dika abraham
otutu ihe isi ike emewo ha
ha kwaa truck
okweghi
ha puchuo wheel barrow
okweghi
ha ebuwe obulu
okweghi ha
hmm
chai
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
kalu obi
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
abraham
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
nna m abraham
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja
oboni ikpo m na aga
nde nwa atulu eji achulu chukwu aja

lyrics compiled by kenecee.

كلمات أغنية عشوائية

اهم الاغاني لهذا الاسبوع

Loading...